Angelum lucis prayer in english is a very powerful prayer. The prayer is not just of Latin tradition; it has many variations in different languages. There are different versions of the prayer and they all have the same spirit. Check the angelum lucis meaning and angelus prayer download.
O holy angel of light,
I humbly approach you.
Please guide me in my journey through this life.
Watch over me and protect me from harm.
Keep me safe from those who would do me harm or wrong, and lead me to the light of truth.
Angelum Lucis Prayer In English
Oh Angel of Light, I call upon you
to bring comfort to those in pain.
Bring peace to the troubled mind, and let your presence be known.
Oh Angel of Light, I call upon you
Angel of light, who dost guide our footsteps,
Who dost show us the way through the night,
We pray that Thou mayest be with us always.
May we be guided by the star of peace,
May we follow the path of love and faithfulness all our lives.
Angel of light,
who art in heaven,
hallowed be thy name.
Thy kingdom come,
thy will be done on earth as it is in heaven.
Give us this day our daily bread, and forgive us our trespasses, as we forgive those who trespass against us. And lead us not into temptation, but deliver us from evil. Amen.
Angel of Light, Angel of Darkness, Angel of the Dawn,
Angel of Evening, Angel of Twilight, Angel of the Night:
O Holy Guardian Spirit, who art in all places and fillest all things;
Guard me in my sleep and in my wakeful hours.
Be the light with which I see God’s goodness in my fellow man.
Be the love by which I strive to do good unto others.
angelus prayer download
Angel of Light,
Angel of Light,
You who are the Angel of Light,
Protect us from harm and keep us safe.
May our actions always be guided by your light.
May we walk in the path of peace, love and friendship.
May there be no darkness in our lives.
Angelus Domini nuntiavit Mariae.
Et concepit de Spiritu Sancto.
Virgo concipiet et pariet filium,
quem vocabit FILIUM DEI.
Gloria Patri, et Filio, et Spiritui Sancto.
angelus prayer in igbo
Igbo Rosary Prayers
This language is also known as Ibo.
This language is spoken in Nigeria by about 18 million people. It is also spoken in Ghana.
See The Work of God’s Children page for the illustrated version of prayers in this language.
The Sign Of The Cross / Signum Crucis
+ Na-Aha-Na, Na-Nwa, Na-Muo-Nso. Amen.
Ekwem Na Chukwu / Apostles’ Creed / Credo
(Note: Some of the Apostles’ Creed versions do not seem complete. )
Ekwem Na Chukwu
Nna onye puru ime ihie nile.
Onye kere eligwe na ala.
Ya na Jesu Christi out nwa ezie ya.
Onye aturu ime ya site na ike nke Muo Nso.
Amuo ya na Virgin Maria.
Otaa ahuhu na oge nke Pontuis Pilate.
Akpogbuo ya na obe, onwuo, elie ya.
Osida na mmuo na mboci nke ato osi na ndi nwuru anwu bilite.
Origoro na elu igwe,
were noro na aka nri Nna.
Onye puru ime ihie nile out ahu ka oga eji
bia were kpee ndi di ndu na ndi nwuru anwu ikpe.
Ekwem na Mmuo Nso,
na Nzuko ke Katouk,
na na ndu ebigh ebi. Amen.
Ekwem na Chineke / Apostles’ Creed / Credo
(Version B)
Ekwem na Chineke, bú Nna, Nke puru ime ihe nile, Onye kere elu-igwe na uwa.
Ekwem na Jisus Kraist nání otù Okpara-Ya, bú Onye-nwe-ayi,
Onye aturu ime site n’ike Mọ Nsọ;
Nwa-abọghọ nāmagh nwoke, bú Meri, muru Ya,
Ọ huru ahuhu n’ubọchi Pọntiọs Pailet,
Akpọgidere Ya n’obe, Ọ nwua, elie Ya,
Ọ ridara n’ala-mọ;
N’ubọchi nke-atọ O si-kwa-ra na ndi nwuru anwu bilie ọzọ,
Ọ rigoro n’elu-igwe,
Ọ nānọdu n’aka-nri Chineke, bú Nna, Nke puru ime ihe nile:
N’ebe ahu ka O gēsi bia ikpe ndi di ndu na ndi nwuru anwu.
Ekwem na Mọ Nsọ;
Na Nzukọ Katolik nke di nsọ;
Na nmekọ nke Ndi Nsọ;
Na Nbaghara nmehie;
Na Nbilite-n’ọnwu nke aru,
Na ndu ebigh-ebi. Amen.
Ekwem Na Chukwu / Apostles’ Creed / Credo
(Version F)
Ekwem na chukwu, nna onye pulu ime ife nine,
onye kelu enuigwe na ani,
nya na Jesu Kristi, so ofu nwa ya eze anyi,
onye atulu ime ya site nike nke muo nso,
amua ya na Virgin Maria,
ota afufu n’oge nke Pontus Pilate akpodo ya n’obe,
O nwua,
enie ya ozida na muo,
olu na mbosi nke ito osikwa na ndi nwuluanwu puta,
orogo na enu igwe,
onodu naka nni chukwunna onye pulu ife nine.
Ne ebe afu ka ogesibia,
ge kpe ndi di ndu na ndi nwulu anwu ikpe.
Ekwem na muo-nso,
na nzuko nso katolik na mmeko nke ndi nso
na mgbaghalu nke njo,
na mbinite
na onwu nke aru
na ndu ebebe. Amen.Nna Anyi / Our Father / Pater NosterNna Anyi no ne elu igwe,
otito diri Aha Gi. Ka ochichi Gi bia. Ka emee uche gin a uwa. Etu esi eme ya na elu igwe. Nye anyi nri taa. Nri nke ubochi anyi. Gbaghara anyi mmehie anyi etu anyi si gbaghara ndi mehere anyi. Etinye kwala anyi na ihe onwunwo ma zoputa anyi na ajo ihe. Amen.
Nna-ayi / Our Father / Pater Noster
(Version B)
Nna-ayi, Nke bi n’elu-igwe,
Ka Aha-Gi di nsọ.
Ka ala-eze-Gi bia.
Ka eme ihe I nāchọ, dika (esi eme ya) n’elu-igwe,
(ka eme kwa ya) otú ahu n’uwa.
Nye ayi nri ta nke gēzuru ayi n’ubọchi ta.
Baghara ayi ihe ọjọ nile ayi mere,
Otú ayi onwe-ayi si baghara ndi mere ayi ihe ọjọ,
Edubala ayi nime ọnwunwa:
Ma dọputa ayi n’aka ajọ ihe. Amen.
Nna Anyi / Our Father / Pater Noster (Southern Igbo Version)Nna anyi nke bi n’elu-igwe,
Ka e doo aha gi nsọ.
Ka Ala-eze gị bia.
Ka e mee uche gi n’ụwa,
Dika e si eme ya n’elu-igwe,
Nye anyi nri ta a nke ga-ezuru anyị ụbọchị ta a.
Gbaghara anyi mmehie anyi
Dika anyị si gbaghara ndi mehiere anyị.
Edubala anyị nime ọnwụnwa
Kama zọputa anyi n’aka ajọ ihe. Amen.
Nna Anyi / Our Father / Pater Noster (Southern Igbo Version)
(according to the Gospel of Saint Matthew 6:9-13)
Nna anyị nke bi n’eluigwe,
Ka e doo aha gị nsọ.
Ka alaeze gị bịa.
Ka e mee uche gị n’ụwa,
Dị ka e si eme ya n’eluigwe.
Nye anyị nri nke ụbọchị taa.
Gbaghara anyị mmehie anyị,
Dị ka anyị si agbaghara ndị na-emehie megide anyị.
Edubala anyị n’ime ọnwụnwa,
Kama zọpụta anyị site n’ọnwụnwa nke onye iro. Amin.
Nna Anyi / Our Father / Pater Noster (Version C)
Nna anyi no n’eluigwe.
Ka otito diri aha gi.
Ka ochichi gi bia:
ka e mee uche gi n uwa ka e si eme ya n’eluigwe.
Nye anyi nri tata nri nke ubochi anyi.
Gbaghara anyi mmehie anyi ga dika anyi si
gbaghara ndi mehiere anyi.
E kwena ka anyi kwenye na nlanye,
ma zoputa anyi n’ajo ihe. Amen.
Nna Anyi / Our Father / Pater Noster (Version D)
Nna anyi no na eligwe.
Ko otito diri aha gi.
Ka ochichi gi bia ka eme uche gi n’uwa,
di ka esi eme ya n’eluigwe.
Nye anyi nri tata.
Nri nke ubosi anyi gbaghara anyi nmeghe anyi,
dika anyi siri gbaghara ndi meghere anyi.
Ekwena ka anyi kwenye nara nye,
ma zoputa anyi na ajo ihe nile. Amen.
Nna Anyi / Our Father / Pater Noster (Version E)
Nna anyi nke bi n’elu-igwe.
Ka e doo aha gi nso,
Ka Ala-eze gi bia,
ka e mee ucne gi n’uwa,
Dika e si eme ya n’elu-igwe.
Nye anyi nri ta a nke gaezuru anyi ubochi ta a.
Gbaghara anyi mmehie anyi
Dika anyi si gbahara ndi mehiere anyi.
Edubala anyi n’ime onwunwas,
Kama zoputa anyi n’aka ajo ihe. Amen.
Nna Anyi / Our Father / Pater Noster (Version F)
Nna anyi no enuigwe, ka otito dili afa gi,
ka ochichi gi bia,
ka eme uche gi nu uwa,
di ka esi eme ya na enuigwe
Nye anyi tata, nni nke ubosi anyi,
gbaghalu anyi mmefie anya,
dika anyi si gbaghalu ndi mefielu anyi,
ekwena ka anyi kwenye na nlanye,
ma zoputa anyi na ajo ife. Amen.
Nna Anyi / Our Father / Pater Noster (Version G)
Nna anyi no n’eni-igwe,
ka otito diri afa Gi
Ka eme uche Gi n’uwa,
di ka esi eme ya n’enigwe
Nye anyi tata, nri nke ubosi anyi
Gbaghala anyi mmehie anyi
Di ka anyi si gbaghala ndi mehere anyi
Ekwena ka-anyi kwenye na nlanye
Ma zoputa anyi na ajo ihe nile. Amen.
Ekele Maria / Hail Mary / Ave Maria
Ekele Maria, Ijuputa na grasia. Oseburu uwa nonyere gi idi ngozi na etiti ikporo nile. Odiazi ngozi bun w afo gi bu Jesu. Maria di aso nne Ake Chukwu yowara anyi bu ndi njo ayiyo ugbua na oge onwu anyi. Amen.
Another version of
Ekene Maria / Hail Mary / Ave Maria
Ekene Maria, jupete na gracia, Osebuluwa nonyelu ngi. Idid Ngozi na etiti umu uwanyi nine. Odi azi ngozi bu nwa afo gi bu Jesu.
Maria di aso, nne nke Chukwu, yo-ba-lu anyi bu ndi njo ayi yo, kita, na ekpo nine. Amen.
Ekene Maria / Hail Mary / Ave Maria (Southern Ibo Version)
Ekεnε Maria, juputalu na gratia,
Osεbuluwa nɔnyεlu i, ngi.
i de ngɔze na εtiti ikporo ninε,
Ɔ deaze ngcze bө nwa afɔ i, bө Jεsu.
Maria de asɔ, nnε nkε Cukwu,
yɔbalu anyi bo ndi njɔ ayeyɔ, keta,
na amani ɔnwө anyi. Amεn.
Ekenem-Maria / Hail Mary / Ave Maria (Western Ibo Version)
Ekenem-Maria, gratia ju-i obi Dinweni nonyel-i,
I nwe ngozi kali ikporo-nine
na ngozi dili nwa afo-i bu Jesu.
Nso Maria Nne Ciuku,
yo nyel’anyi bu ndi njo, kita,
n’ubosi nke onwu anyi.
Amen.
EKELE MARIA / Hail Mary / Ave Maria (Version C)
Ekele Maria, juputere na gratia. Oseburuwa nonyere gi:
I di ngozi n’etiti ikporo nile:
o diazi ngozi bu nwa afo gi bu Jesu.
Maria di aso nne nke chukwu
riowara anyi bu ndi njo aririo, kita
n’oge onwu anyi. Amen.
Ekene Maria / Hail Mary / Ave Maria (Version D)
Ekene Maria, juputara na gracia, Oseburu uwa nonyere gi,
idi ngozi na etiti ukporo nine,
odiazi ngozi nwafo gi bu Jesu,
Maria di aso, nne nke Chukwu,
yobara anyi ndi njo ayiyo, kita,
mana onwu anyi. Amen.
Ekene Marea / Hail Mary / Ave Maria (Version E)
Ekene Marea, juputalu na gratia, Osebuluwa nanyelu i,
i de ngaze na gtiti ikporo nine,
O deaze ngcze bo nwa afc i, be Jesu.
Marea de asc, nne nke Cukwu
yebalu anyi bo ndi nje, ayeyc, keta
na amani enwe anyi. Amen.
Ekene Marea / Hail Mary / Ave Maria (Version F)
Ekene Maria, ijuputalu na grasia,
osebuluwa nonyelu gi,
idi ngozi na etiti ikporo nine,
odiazi ngozi bu nwa afo gi bu Jusu.
Maria di aso, nna nke chukwu,
yobalu anyi bu ndi njo ayiyo, kita
na amni onwu anyi. Amen.
Ekele Maria / Hail Mary / Ave Maria (Version G)
Ekele Maria, Ijuputara na gracia.
Oseburu uwa nonyere gi idi ngozi na etiti ikporo nile.
Odiazi ngozi bu nwafo-gi bu Jesu.
Maria di aso Nne Nke Chukwu
yowara anyi bu ndi njo ayiyo ugbua
na oge onwu anyi. Amen.
Ekene Maria / Hail Mary / Ave Maria (Version H)
Ekene Maria, juputara na gracia,
Osebuluwa nonyelu ngi. Idi Ngozi na etiti umu nwanyi nine.
Odi azi ngozi bu nwa afo gi bu Jesu. Maria di aso,
Nne nke Chukwu, yo-ba-lu anyi bu ndi njo ayiyo, kita,
na mgbe onwu anyi. Amen.Otito Diri Nna / Glory Be To The Father / Gloria Patri
Otito diri Nna, na Nwa, na Muo Nso. Out odi na izizi, na kita, na mgbr nine na uwa ebebe. Amen.
OTITO DIRI NNA / Glory be to the Father / Gloria Patri (Version C)
Otito diri Nna, na Nwa, na Muo Nso.
Otu o diri n’izizi, na kita,
na ekpo nile na uwa ebebe. Amen.
OTITO DIRI NNA / Glory be to the Father / Gloria Patri (Version D)
Otito diri gi Nna, na Nwa, na Muo Nso,
otu odi na izizi makita,
nekpo nine na uwa ebebe. Amen.
OTITO DILI NNA / Glory be to the Father / Gloria Patri (Version F)
Otito dili Nna, Na Nwa, na Muonso.
Etu odi na isisi na Kita , na ekpo nine, na ndu ebebe. Amen.
OTITO DIRI NNA / Glory be to the Father / Gloria Patri (Version G)
Otito diri Nna, na Nwa, na Muo Nso,
Otu odi na izizi, kita, na mgbe nine na uwa ebebe. Amen.